Ọrụ Ndịozi 19:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma ụfọdụ ndị Juu ndị na-agagharị na-achụpụ ndị mmụọ ọjọọ gbalịkwara iji aha Onyenwe anyị Jizọs chụpụ ndị mmụọ ọjọọ. Ha na-adị asị: “Eji m aha Jizọs onye Pọl na-ekwusa na-agwa gị ka ị pụta.”+
13 Ma ụfọdụ ndị Juu ndị na-agagharị na-achụpụ ndị mmụọ ọjọọ gbalịkwara iji aha Onyenwe anyị Jizọs chụpụ ndị mmụọ ọjọọ. Ha na-adị asị: “Eji m aha Jizọs onye Pọl na-ekwusa na-agwa gị ka ị pụta.”+