Ọrụ Ndịozi 19:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ihe a mere ka obodo ahụ niile na-agba aghara. Ha jikwa otu obi kworo gaa dọkpụrụ Gayọs na Arịstakọs+ banye n’ebe a na-eme ihe nkiri. Ha abụọ bụ ndị Masedonia na-eso Pọl ejegharị. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:29 Ụlọ Nche,8/15/2007, p. 10
29 Ihe a mere ka obodo ahụ niile na-agba aghara. Ha jikwa otu obi kworo gaa dọkpụrụ Gayọs na Arịstakọs+ banye n’ebe a na-eme ihe nkiri. Ha abụọ bụ ndị Masedonia na-eso Pọl ejegharị.