-
Ọrụ Ndịozi 19:32Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
32 N’eziokwu, ndị ahụ niile gbakọrọ nọ na-akpa aghara. Ụfọdụ nọ na-eti otu ihe ná mkpu, ndị ọzọ ana-eti ihe ọzọ, ọtụtụ n’ime ha amaghịkwa ihe mere ha ji gbakọta.
-