-
Ọrụ Ndịozi 19:35Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
35 Mgbe onyeisi obodo mechara mee ka ìgwè mmadụ ahụ nọrọ jụụ, ọ sịrị ha: “Ndị Efesọs, ò nwere onye na-amaghị na ọ bụ anyị, bụ́ ndị Efesọs, na-elekọta ụlọ nsọ Atemis dị ike, na-elekọtakwa arụsị a si n’eluigwe daa?
-