-
Ọrụ Ndịozi 20:15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 N’ụbọchị sochiri ya, anyị si ebe ahụ banye ụgbọ mmiri ma kwụsị ebe dị nso na Kiọs. Ma n’echi ya, anyị kwụsịtụrụ na Semọs. Nwanne echi ya, anyị eruo Maịlitọs.
-