Ọrụ Ndịozi 20:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ana m enyefe unu n’aka Chineke, na-asịkwa ka okwu gbasara amara ya chebe unu. Okwu ahụ ga-agba unu ume, meekwa ka unu nweta ihe Chineke na-enye ndị nsọ niile.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:32 Ụlọ Nche,6/15/1990, p. 22
32 Ana m enyefe unu n’aka Chineke, na-asịkwa ka okwu gbasara amara ya chebe unu. Okwu ahụ ga-agba unu ume, meekwa ka unu nweta ihe Chineke na-enye ndị nsọ niile.+