-
Ọrụ Ndịozi 21:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 Ụfọdụ ndị na-eso ụzọ Jizọs, ndị si Sizaria, sokwa anyị gawa. Ha kpọgara anyị na nke Minesin, onye Saịprọs, onye anyị ga-anọ n’ụlọ ya. O so ná ndị mbụ ghọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs.
-