Ọrụ Ndịozi 22:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 M wee sị: ‘Onyenwe anyị, hanwa ma nke ọma na m na-agabu n’ụlọ nzukọ dị iche iche, na-akpụrụ ndị kweere na gị, na-atụ ha mkpọrọ, na-apịakwa ha ihe.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:19 Ụlọ Nche,6/15/2007, p. 17
19 M wee sị: ‘Onyenwe anyị, hanwa ma nke ọma na m na-agabu n’ụlọ nzukọ dị iche iche, na-akpụrụ ndị kweere na gị, na-atụ ha mkpọrọ, na-apịakwa ha ihe.+