-
Ọrụ Ndịozi 22:24Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
24 N’ihi ya, ọchịagha ahụ kwuru ka a kpọbata Pọl n’ogige ndị agha. O kwukwara na a ga na-apịa ya ihe ma a na-agba ya ajụjụ, ka ọ mara kpọmkwem ihe mere ha ji na-eti mkpu ka e gbuo ya.
-