-
Ọrụ Ndịozi 23:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Pọl wee sị ya: “Mgbidi e tere nzu, Chineke ga-eti gị ihe. Ị nọ ọdụ ka i kpee m ikpe otú Iwu kwuru, ma ị na-emebi Iwu, ebe i kwuru ka e tie m ihe. Ihe a ị na-eme ọ̀ dị mma?”
-