Ọrụ Ndịozi 23:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi ya, ebe ahụ niile malitere ịgba ghara ghara, ụfọdụ ndị odeakwụkwọ ndị dụnyeere ndị Farisii úkwù malitere ịrụ ezigbo ụka, sị: “Anyị ahụghị ihe ọjọọ ọ bụla nwoke a mere. O nwere ike ịbụ na mmụọ ma ọ bụ mmụọ ozi gwara ya okwu+—.” Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:9 Ịgba Àmà, p. 188
9 N’ihi ya, ebe ahụ niile malitere ịgba ghara ghara, ụfọdụ ndị odeakwụkwọ ndị dụnyeere ndị Farisii úkwù malitere ịrụ ezigbo ụka, sị: “Anyị ahụghị ihe ọjọọ ọ bụla nwoke a mere. O nwere ike ịbụ na mmụọ ma ọ bụ mmụọ ozi gwara ya okwu+—.”