Ọrụ Ndịozi 23:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ma n’abalị ụbọchị ahụ, Onyenwe anyị guzoro n’akụkụ ya, sị ya: “Obi sie gị ike.+ N’ihi na otú ahụ ị nọ na-agba àmà nke ọma banyere m na Jeruselem, ka ị ga-agbakwa àmà banyere m na Rom.”+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:11 Ịgba Àmà, p. 189-191 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),11/2020, p. 13 Ụlọ Nche,6/15/1990, p. 24
11 Ma n’abalị ụbọchị ahụ, Onyenwe anyị guzoro n’akụkụ ya, sị ya: “Obi sie gị ike.+ N’ihi na otú ahụ ị nọ na-agba àmà nke ọma banyere m na Jeruselem, ka ị ga-agbakwa àmà banyere m na Rom.”+