-
Ọrụ Ndịozi 23:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Ha gakwuuru ndị isi nchụàjà na ndị okenye, sị ha: “Anyị aṅụọla iyi na anyị agaghị emetụ nri ọ bụla ọnụ ruo mgbe anyị gburu Pọl.
-