-
Ọrụ Ndịozi 23:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 Onyeisi ndị agha ahụ wee kpọrọ ya gakwuru ọchịagha, sị: “Pọl, onye nọ n’ụlọ mkpọrọ, kpọrọ m ma gwa m ka m kpọtara gị nwa okorobịa a, n’ihi na o nwere ihe ọ chọrọ ịgwa gị.”
-