Ọrụ Ndịozi 23:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 O wee kpọọ mmadụ abụọ n’ime ndị isi ndị agha ahụ wee sị ha: “Kwadebenụ narị ndị agha abụọ (200) nakwa mmadụ iri asaa na-agba ịnyịnya na narị ndị agha abụọ (200) ji ube, ka ha gaa Sizaria, n’awa nke atọ n’abalị.* Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:23 Ịgba Àmà, p. 191
23 O wee kpọọ mmadụ abụọ n’ime ndị isi ndị agha ahụ wee sị ha: “Kwadebenụ narị ndị agha abụọ (200) nakwa mmadụ iri asaa na-agba ịnyịnya na narị ndị agha abụọ (200) ji ube, ka ha gaa Sizaria, n’awa nke atọ n’abalị.*