Ọrụ Ndịozi 23:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ndị Juu jidere nwoke a. Ọ fọkwara obere ka ha gbuo ya. Ma, akpọ m ndị agha m bịa ngwa ngwa napụta ya,+ n’ihi na m nụrụ na ọ bụ onye Rom.+
27 Ndị Juu jidere nwoke a. Ọ fọkwara obere ka ha gbuo ya. Ma, akpọ m ndị agha m bịa ngwa ngwa napụta ya,+ n’ihi na m nụrụ na ọ bụ onye Rom.+