Ọrụ Ndịozi 23:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ma, a gwara m nkata a kpara igbu nwoke a.+ N’ihi ya, m na-akpọtara gị ya ozugbo, m na-agwakwa ndị ahụ boro ya ebubo ka ha bịa n’ihu gị kwuo ihe ha sị na o mere.”
30 Ma, a gwara m nkata a kpara igbu nwoke a.+ N’ihi ya, m na-akpọtara gị ya ozugbo, m na-agwakwa ndị ahụ boro ya ebubo ka ha bịa n’ihu gị kwuo ihe ha sị na o mere.”