Ọrụ Ndịozi 23:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Ya asị Pọl: “Ndị boro gị ebubo bịarute, m ga-enye gị ohere ka i kwuo ihe niile ị chọrọ ikwu.”+ O wee kwuo ka a na-eche ya nche n’obí Herọd.
35 Ya asị Pọl: “Ndị boro gị ebubo bịarute, m ga-enye gị ohere ka i kwuo ihe niile ị chọrọ ikwu.”+ O wee kwuo ka a na-eche ya nche n’obí Herọd.