Ọrụ Ndịozi 24:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Mgbe abalị ise gara, Ananayas bụ́ nnukwu onye nchụàjà+ bịara Sizaria, ya na ndị okenye ụfọdụ na otu onye ma otú e si ekwu okwu n’ihu ọha,* onye a na-akpọ Tetọlọs. Ha bịara ịgwa Gọvanọ Feliks ihe ha sị na Pọl mere.+
24 Mgbe abalị ise gara, Ananayas bụ́ nnukwu onye nchụàjà+ bịara Sizaria, ya na ndị okenye ụfọdụ na otu onye ma otú e si ekwu okwu n’ihu ọha,* onye a na-akpọ Tetọlọs. Ha bịara ịgwa Gọvanọ Feliks ihe ha sị na Pọl mere.+