Ọrụ Ndịozi 25:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Mgbe a kpọbatara ya, ndị Juu, ndị si Jeruselem, bịara guzoro ya gburugburu, na-ekwu ọtụtụ arụ ha sị na ọ kpara. Ma, ha enweghị ike igosi otú ihe ndị ahụ ha na-ekwu si bụrụ eziokwu.+
7 Mgbe a kpọbatara ya, ndị Juu, ndị si Jeruselem, bịara guzoro ya gburugburu, na-ekwu ọtụtụ arụ ha sị na ọ kpara. Ma, ha enweghị ike igosi otú ihe ndị ahụ ha na-ekwu si bụrụ eziokwu.+