-
Ọrụ Ndịozi 25:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Mgbe Festọs na ndị ndụmọdụ ya gbachara izu, o kwuru, sị: “Ebe ị sị na ị chọrọ ka Siza kpee ikpe a, ọ bụ Siza ga-ekpe ya.”