Ọrụ Ndịozi 25:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ma agwara m ha na e bo mmadụ ebubo, ndị Rom anaghị enyefe onye ahụ n’aka ndị boro ya ebubo iji zụrụ ụtọ. Kama, ha ga-ebu ụzọ kpọọ onye ahụ n’ihu ndị boro ya ebubo ka ha kwuo ya ihu na ihu, onye ahụ ejiri ohere ahụ zara ọnụ ya.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:16 Ụlọ Nche,12/15/2001, p. 23
16 Ma agwara m ha na e bo mmadụ ebubo, ndị Rom anaghị enyefe onye ahụ n’aka ndị boro ya ebubo iji zụrụ ụtọ. Kama, ha ga-ebu ụzọ kpọọ onye ahụ n’ihu ndị boro ya ebubo ka ha kwuo ya ihu na ihu, onye ahụ ejiri ohere ahụ zara ọnụ ya.+