-
Ọrụ Ndịozi 25:23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 N’ihi ya, n’echi ya, Agrịpa na Benis kpaara nganga banye n’ụlọ a na-anọ ekpe ikpe, ha na ndị ọchịagha na ụmụ nwoke a ma ama n’obodo ahụ. A kpọbatakwara Pọl mgbe Festọs kwuru ka a kpọbata ya.
-