Ọrụ Ndịozi 25:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ma achọpụtara m na o meghị ihe ọ bụla a ga-eji maka ya gbuo ya.+ N’ihi ya, mgbe o kwuru ka Siza kpee ikpe ya, ekpebiri m ịkpọgara ya Siza.
25 Ma achọpụtara m na o meghị ihe ọ bụla a ga-eji maka ya gbuo ya.+ N’ihi ya, mgbe o kwuru ka Siza kpee ikpe ya, ekpebiri m ịkpọgara ya Siza.