Ọrụ Ndịozi 25:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ma, o nweghị ihe m ma m ga-edegara Onyenwe m Siza* gbasara ya. N’ihi ya, akpọtara m ya n’ihu unu, karịchaa n’ihu gị, Eze Agrịpa, ka m nweta ihe m ga-ede mgbe i lebachara anya n’okwu ya.
26 Ma, o nweghị ihe m ma m ga-edegara Onyenwe m Siza* gbasara ya. N’ihi ya, akpọtara m ya n’ihu unu, karịchaa n’ihu gị, Eze Agrịpa, ka m nweta ihe m ga-ede mgbe i lebachara anya n’okwu ya.