Ọrụ Ndịozi 26:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Mmadụ niile n’ebo iri na abụọ anyị nwekwara olileanya na Chineke ga-emezu nkwa a. Ọ bụ ya mere ha ji na-efesi ya ike ehihie na abalị. Eze, ọ bụ maka na m nwere olileanya a mere ndị Juu ji na-ebo m ebubo.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 26:7 Ịgba Àmà, p. 199
7 Mmadụ niile n’ebo iri na abụọ anyị nwekwara olileanya na Chineke ga-emezu nkwa a. Ọ bụ ya mere ha ji na-efesi ya ike ehihie na abalị. Eze, ọ bụ maka na m nwere olileanya a mere ndị Juu ji na-ebo m ebubo.+