Ọrụ Ndịozi 26:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Anọ m na-emegide ya na Jeruselem. Ndị isi nchụàjà nyekwara m ikike,+ mụ akpọchie ọtụtụ ndị nsọ n’ụlọ mkpọrọ.+ A chọọ igbu ha, m na-akwado ka e gbuo ha. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 26:10 Ụlọ Nche,6/15/1999, p. 30
10 Anọ m na-emegide ya na Jeruselem. Ndị isi nchụàjà nyekwara m ikike,+ mụ akpọchie ọtụtụ ndị nsọ n’ụlọ mkpọrọ.+ A chọọ igbu ha, m na-akwado ka e gbuo ha.