18 M na-eziga gị ka i meghee anya ha,+ ka ha wee si n’ọchịchịrị+ baa n’ìhè,+ sikwa n’aka Setan+ pụọ banye n’aka Chineke, ka Chineke gbaghara ha mmehie ha.+ Ọ ga-ejikwa maka okwukwe ha nwere na m doo ha nsọ ma gọzie ha otú o meere ndị ohu ya ndị ọzọ.’