Ọrụ Ndịozi 26:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma, ebu m ụzọ zie ndị bi na Damaskọs+ ozi ahụ, mechaakwa zie ndị bi na Jeruselem,+ na Judia niile, nakwa ndị mba ọzọ, ka ha niile chegharịa, na-emekwa ihe gosiri na ha echegharịala+ ma lọghachikwute Chineke. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 26:20 Ịgba Àmà, p. 200
20 Ma, ebu m ụzọ zie ndị bi na Damaskọs+ ozi ahụ, mechaakwa zie ndị bi na Jeruselem,+ na Judia niile, nakwa ndị mba ọzọ, ka ha niile chegharịa, na-emekwa ihe gosiri na ha echegharịala+ ma lọghachikwute Chineke.