Ọrụ Ndịozi 26:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ma ka ha na-apụ, ha malitere ịgwa ibe ha, sị: “O nweghị ihe nwoke a mere a ga-eji maka ya gbuo ya ma ọ bụ tụọ ya mkpọrọ.”+
31 Ma ka ha na-apụ, ha malitere ịgwa ibe ha, sị: “O nweghị ihe nwoke a mere a ga-eji maka ya gbuo ya ma ọ bụ tụọ ya mkpọrọ.”+