-
Ọrụ Ndịozi 27:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 N’echi ya, anyị kwụsịrị na Saịdọn. Juliọs mesoro Pọl otú dị mma. O kwekwara ka ọ gakwuru ndị enyi ya ka ha nyere ya aka.