-
Ọrụ Ndịozi 28:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Ma ha nọ na-atụ anya na aka ya ga-aza ma ọ bụ na ọ ga-ada na mberede nwụọ. Mgbe ha chegidere hụ na o nweghị ihe mere ya, ha gbanwere obi ha, malite ịsị na ọ bụ chi.
-