-
Ndị Rom 1:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Ana m edetara unu niile nọ na Rom akwụkwọ ozi, unu ndị Chineke hụrụ n’anya, ndị a kpọrọ ịbụ ndị nsọ:
Ka Chineke Nna anyị na Onyenwe anyị Jizọs Kraịst meere unu amara, meekwa ka udo dịrị unu.
-