-
Ndị Rom 1:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Ma ụmụnna m, achọrọ m ka unu mara na ọtụtụ mgbe, m chọrọ ịbịakwute unu ka ozi ọma m ziri unu mịa ezigbo mkpụrụ otú ọ na-amị ná mba ndị ọzọ. Ma mgbe ọ bụla m chọrọ ịbịa, a na-enwe ihe na-egbochi m.
-