Ndị Rom 1:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ndị nwere okwukwe na-esi n’ozi ọma ahụ amata ezi omume Chineke, ọ na-emekwa ka ha na-enwekwu okwukwe+ otú e dere ya, sị: “Ma onye ezi omume ga-adị ndụ maka na o nwere okwukwe.”+ Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:17 Ụbọchị Jehova, p. 187-188
17 Ndị nwere okwukwe na-esi n’ozi ọma ahụ amata ezi omume Chineke, ọ na-emekwa ka ha na-enwekwu okwukwe+ otú e dere ya, sị: “Ma onye ezi omume ga-adị ndụ maka na o nwere okwukwe.”+