Ndị Rom 1:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Chineke si n’eluigwe eme ka a mata iwe ọ na-ewesa+ ndị niile na-anaghị asọpụrụ ya na ndị ajọ omume niile, ndị na-eme ihe ndị na-adịghị mma ka ndị mmadụ wee ghara ịmata eziokwu ahụ.+ Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:18 Ụlọ Nche,8/15/2010, p. 133/1/1991, p. 7
18 Chineke si n’eluigwe eme ka a mata iwe ọ na-ewesa+ ndị niile na-anaghị asọpụrụ ya na ndị ajọ omume niile, ndị na-eme ihe ndị na-adịghị mma ka ndị mmadụ wee ghara ịmata eziokwu ahụ.+