-
Ndị Rom 1:25Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
25 Ha ji eziokwu nke Chineke gbanwere okwu ụgha, na-efe ihe e kere eke, na-ejekwara ya ozi dị nsọ kama ijere Onye kere ihe niile ozi, onye a na-enye otuto ruo mgbe ebighị ebi. Amen.
-