Ndị Rom 1:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 ndị na-ekwu okwu azụ,+ ndị kpọrọ Chineke asị, ndị na-akparị mmadụ, ndị mpako, ndị na-anya isi, ndị na-echepụta ihe ọjọọ, ndị na-enupụrụ ndị mụrụ ha isi,+
30 ndị na-ekwu okwu azụ,+ ndị kpọrọ Chineke asị, ndị na-akparị mmadụ, ndị mpako, ndị na-anya isi, ndị na-echepụta ihe ọjọọ, ndị na-enupụrụ ndị mụrụ ha isi,+