Ndị Rom 2:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Gị onye na-asị, “Akwala iko,”+ ị̀ na-akwa iko? Gị onye na-asọ arụsị oyi, ị̀ na-ezu ihe dị n’ụlọ arụsị? Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:22 Ụlọ Nche,6/15/2002, p. 18-19
22 Gị onye na-asị, “Akwala iko,”+ ị̀ na-akwa iko? Gị onye na-asọ arụsị oyi, ị̀ na-ezu ihe dị n’ụlọ arụsị?