-
Ndị Rom 3:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Ma, ọ bụrụ na ajọ omume ndị anyị na-eme na-eme ka a mata na Chineke bụ onye ezi omume, gịnịzi ka anyị ga-ekwu? Ọ̀ pụtara na Chineke na-ekpe ikpe na-ezighị ezi ma o wesa anyị iwe? (Ana m ekwu otú mmadụ si ekwu.)
-