Ndị Rom 3:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Mmadụ niile akwụsịla ime ihe dị mma. Ha niile bụzi ndị na-abaghị uru. E nweghị onye dị obiọma, e nweghịdị otu onye.”+
12 Mmadụ niile akwụsịla ime ihe dị mma. Ha niile bụzi ndị na-abaghị uru. E nweghị onye dị obiọma, e nweghịdị otu onye.”+