-
Ndị Rom 4:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Devid kwukwara banyere ụdị obi ụtọ onye Chineke kpọrọ onye ezi omume na-enwe n’agbanyeghị na ọ bụghị ọrụ ọ rụrụ mere e ji kpọọ ya onye ezi omume. Ọ sịrị:
-