Ndị Rom 4:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọ daghị mbà n’okwukwe n’agbanyeghị na o chere banyere ahụ́ ya nke e nwere ike ikwu na ọ nwụọla (ebe ọ dị ihe dị ka otu narị afọ),+ o chekwara banyere Sera onye na-enweghịzi ike ịdị ime.*+ Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:19 Ụlọ Nche,7/1/2001, p. 21
19 Ọ daghị mbà n’okwukwe n’agbanyeghị na o chere banyere ahụ́ ya nke e nwere ike ikwu na ọ nwụọla (ebe ọ dị ihe dị ka otu narị afọ),+ o chekwara banyere Sera onye na-enweghịzi ike ịdị ime.*+