Ndị Rom 5:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’ihi ya, ugbu a a kpọrọla anyị ndị ezi omume maka na anyị nwere okwukwe,+ ka anyị na Chineke na-adị n’udo. Ọ bụ Onyenwe anyị Jizọs Kraịst mere ka udo a nwee isi.+ Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:1 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),12/2023, p. 9 Ụlọ Nche,2/15/1995, p. 10
5 N’ihi ya, ugbu a a kpọrọla anyị ndị ezi omume maka na anyị nwere okwukwe,+ ka anyị na Chineke na-adị n’udo. Ọ bụ Onyenwe anyị Jizọs Kraịst mere ka udo a nwee isi.+