Ndị Rom 5:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Okwukwe anyị nwere na ya emeela ka amara a ruo anyị aka, bụ́ nke anyị na-enweta ugbu a.+ Ka anyị na-aṅụrịkwa ọṅụ* n’ihi na anyị nwere olileanya na anyị ga-enweta ebube Chineke. Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:2 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),12/2023, p. 9-10 Teta!,7/8/1999, p. 18-19
2 Okwukwe anyị nwere na ya emeela ka amara a ruo anyị aka, bụ́ nke anyị na-enweta ugbu a.+ Ka anyị na-aṅụrịkwa ọṅụ* n’ihi na anyị nwere olileanya na anyị ga-enweta ebube Chineke.