Ndị Rom 5:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’ihi na ọ bụrụ na ọnwụ Ọkpara ya mere ka anyị na Chineke dị ná mma mgbe anyị bụ ndị iro ya,+ o doro anya na ndụ ya ga-eme ka a zọpụta anyị ugbu a e merela ka anyị na Chineke dị ná mma.
10 N’ihi na ọ bụrụ na ọnwụ Ọkpara ya mere ka anyị na Chineke dị ná mma mgbe anyị bụ ndị iro ya,+ o doro anya na ndụ ya ga-eme ka a zọpụta anyị ugbu a e merela ka anyị na Chineke dị ná mma.