Ndị Rom 5:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ma, ọnwụ chịrị mmadụ niile malite n’Adam ruo na Mosis. Ọ chịdịrị ndị na-emeghị ụdị mmehie Adam mere, bụ́ onye yiri onye ahụ e kwuru na ọ ga-abịa.+ Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:14 Ụlọ Nche,6/15/2011, p. 12
14 Ma, ọnwụ chịrị mmadụ niile malite n’Adam ruo na Mosis. Ọ chịdịrị ndị na-emeghị ụdị mmehie Adam mere, bụ́ onye yiri onye ahụ e kwuru na ọ ga-abịa.+