Ndị Rom 5:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 N’ihi na ebe ọ bụ na nnupụisi otu onye mere ka ọtụtụ mmadụ bụrụ ndị mmehie,+ otú ahụkwa ka nrubeisi otu onye ga-esi eme ka ọtụtụ mmadụ bụrụ ndị ezi omume.+ Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:19 Ụlọ Nche,4/15/1999, p. 12
19 N’ihi na ebe ọ bụ na nnupụisi otu onye mere ka ọtụtụ mmadụ bụrụ ndị mmehie,+ otú ahụkwa ka nrubeisi otu onye ga-esi eme ka ọtụtụ mmadụ bụrụ ndị ezi omume.+