Ndị Rom 5:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 E mechara nwee Iwu ahụ* ka ndị mmadụ wee mata na ha na-eme ọtụtụ mmehie.+ Ma n’ebe mmehie dị ọtụtụ, amara na-abakwu ụba.
20 E mechara nwee Iwu ahụ* ka ndị mmadụ wee mata na ha na-eme ọtụtụ mmehie.+ Ma n’ebe mmehie dị ọtụtụ, amara na-abakwu ụba.