Ndị Rom 6:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ bụrụ na anyị na ya dị n’otu maka na anyị nwụrụ ụdị ọnwụ ọ nwụrụ,+ n’eziokwu, anyị na ya ga-adịkwa n’otu maka na a ga-akpọlite anyị n’ọnwụ otú e si kpọlite ya n’ọnwụ.+ Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:5 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),12/2020, p. 5-6
5 Ọ bụrụ na anyị na ya dị n’otu maka na anyị nwụrụ ụdị ọnwụ ọ nwụrụ,+ n’eziokwu, anyị na ya ga-adịkwa n’otu maka na a ga-akpọlite anyị n’ọnwụ otú e si kpọlite ya n’ọnwụ.+